Nara ekele by Benedict Pascal

  • 7 months ago
  • 306 Views
  • 0 0

Nara Ekele is an igbo hymn composed in solfa notation music sheet suitable for consecration or presentation of gifts.

Nara Ekele simply means RECEIVE PRAISE/THANKS

Download free Solfa/staff music sheet in PDF now.

Nara Ekele solfa music sheet


  • Composer(s): Benedict Pascal (PassyBen)
  • Language: Igbo

Download music sheets free



Lyrics

Chorus: Nara nara aja Ekele, nara nar’otitoanyi, nara nara Onyinye anyi, anyi n’asi gi Ezinna nara Ekele, anyi na asi gi Ezinna nara ekele.

1) amaghi etum ga esi were kwo dinwenu m ugwo maka ihe oma o mere m. Agam ebulite Oko nzoputa elu, were kpokuwe aha dinwenu.

2) mgbe mpkoro gi Chineke I Zara mo, mgbe mkporo gi Chineke I zara mo. Nar’ekele mo Chineke n’oruru gi, anyi nasi gi Ezinna nara ekele

3) *refrain* anyi na-asi gi Ezinna nara ekele
a) nara Ekele mo Chidinma, onyenma aaa
b) nara ekele Nna, Chineke n’oruru gi odogwu
c) akunuba bu ugo itubere mo aku ugo mo
d) Onyinye si n’obi Kanyi nebunye gi chukwu
e) Chidinma chidiebere, chidi ukwu Onye ukwu.


Do well to share with your friends, sharing is caring. Get the audio at www.choirscriptmedia.blogspot.com

All Comments

  • I’m quite impressed with the work you are doing, keep it up.

    Ogbonna Joseph Amaechi August 18, 2019 12:08 pm Reply
    • Thank you so much. Please kindly invite your friends as well.

      admin October 13, 2019 6:16 pm Reply

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *