Title: K’anyi jee n’ulo chukwu (igbo)

Composer(s): Jude Nnam

Notation: Solfa (SATB)

Purpose/Occasion: 

Language: English




Download Here (page 1)

Download the solfa sheet page 2


K’ANYI JEE N’ULO CHUKWU Ab
2/4 (By Jude Nnam) Lyrics

CHORUS:
Sop: E nwere m anuri ogem nuru ka ha n’ekwu si: $ k’anyi jee n’ulo
Chukwu, n’ulo Chineke Nna mo o, ulo Chukwu. D$
Alto: O–di m’uto o ka ha n’ekwu u; $ k’anyi jee n’ulo Chukwu, n’ulo
Chineke Ewoo, Ulo Chukwu. D$
Tenor: Enwere m anuri ogem nuru ka ha n’ekwu si: $ K’anyi jee nu–
n’ulo Chineke e Nna mo o, Ulo Chukwu. D$
Bass: O–di m uto o o – o di m uto, $ K’anyi jee n’ulo Chineke mo o o
o, Ulo Chukwu. D$

VERSES:
1. E – – nwere m anuri oge m nuru ka ha n’ekwu si: K’anyi jee nu
n’ulo Chukwu -u. Ngi bu Jerusalem, anyi nozi n’onu’zo ama gi.
2. Ewuru Jerusalem dika oke obodo kwusiri ike, dika oke obodo
kwusiri ike. Ebe ahu ka mba nile n’aga; mba nile nke Dinwenu.
3. K’anyi jee n’ulo Chukwu, Ulo Chukwu R**
Nihi ihunanya nke umunne m…R**
Na ndi enyi m ana m’ekwu si…R**
Udo, udo, udo diri gi…R**
N’ihi ihunanya m nwere maka ulo nke Dinwenu…R**
Aga m ario mak’odimma gi…R**

Subscribe to Our Newsletter

Subscribe to our newsletter and join our 188 subscribers.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *