Maria si na chukwu is a marian hymn in solfa notation music sheet. It is more of telling the world that all Mary has comes from God and she gives to all according to God’s mercy by her intercession Download free PDF now.

Maria si na Chukwu solfa music sheet


  • Composer(s): Alexander Okonkwo
  • Language: Igbo

Download free choir song in solfa music sheet



Lyrics

MARIA SI NA CHUKWU
Maria bu ezi nwaanyi di mma
Maria bu ezi nwaanyi nwere obi oma
Maria bu achalugo nwaanyi oma di mma
Leekwanu eh
Omewo ya ka osi eme
Osi na Chukwu

1. Ugwu Maria si na Chukwu
Maria mu si na Chukwu
Mma Maria si na Chukwu
Maria si na Chukwu

2. Ogo Maria si na Chukwu
Maria mu si na Chukwu
Uchu Maria si na Chukwu
Maria si na Chukwu

3. Aku Maria si na Chukwu
Maria mu si na Chukwu
Nso Maria si na Chukwu
Maria si na Chukwu

This is for the Igbo Marian song.


Do well to share with your friends, sharing is caring.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *