Ezem n’adi ndu by Benedict Pascal

Ezem n’adi ndu is an igbo hymn composed in solfa notation music sheet suitable for consecration or presentation of gifts.

Ezem n’adi ndu simply means MY KING IS ALIVE

Download free Solfa/staff music sheet in PDF now.

Ezem n’adi ndu solfa music sheet


  • Composer(s): Benedict Pascal (PassyBen)
  • Language: Igbo

Download music sheets free



Lyrics

Chorus: Ezem n’adi ndu Ezem n’adi ndu n’ime onodum nile Ezem n’adi ndu.

1) Nna anyi ha mbu Chunyere gi aja ekele maka iheoma I n’emere ha site n’afo were ruo n’afo. Nara ekele anyi Ezinna nara otito, Nna nara Onyinye anyio anyi nebunye gi, maka n’eze anyi n’adi ndu, Ezem n’adi ndu.

2) chukwu okike igwe, okike gi nerubere gi isi, ihe nile I kere, ha nile bukwa so mma, mmadu ikere I kere ya noyiyi gi maka nihi ihunanya I nwere nebe ANYI no, maka neze anyi nadi ndu, Ezem n’adi ndu.

3) mgbe anyi no n’afo amara gi n’echekwanyi, mgbe anyi putara uwa, amara gi nechekwanyi, site n’oge ahu, amara gi noyere anyi, neziokwu, amara gi bara anyi uba. Maka neze anyi nadindu, Ezem n’adi ndu.

4) nara ekele, Ezem nara otito (repetition) chukwu binigwe Onye kere uwa nile, gi chikanze na ozo, agada gbachiri uzo, gi bu odumebo juda gi bu dike ndikere, gi bu odogwu akataka, gi bu oji oku eriaja, chukwu ka dibia nile, chukwu ka chukwu nile, ekele dikwara gi, otito dikwara gi, ngozi dikwara gi, ebube dikwara gi nara otito, ezeanyi nadindu, Ezem n’adi ndu


Do well to share with your friends, sharing is caring. Get the audio at www.choirscriptmedia.blogspot.com

Leave a reply

Lorem ipsum dolor sit amet, conse ctetuers adipiscing eli sed diam nonum nibhie…

Download APP

apple-store
© 2021 ovatheme. All Rights Reserved.